Jenesis 12:14 - Bible Nso14 O rue, mb͕e Abram batara n'Ijipt, na ndi Ijipt huru nwayi ahu na nwayi mara nma nke-uku ka ọ bu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Mgbe Ebram rutere Ijipt, ndị Ijipt hụrụ na nwunye ya bụ nwanyị mara mma. Viz kapitola |