Jenesis 12:13 - Bible Nso13 Biko, si na ọ bu nwa-nnem nwayi ka i bu: ka ọ we dirim nma n'ihi gi, ka nkpuru-obim we di kwa ndu n'ihi gi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Gwa ha na ị bụ nwanne m nwanyị, ka ha meso m mmeso ọma nʼihi gị. Ha ga-echebekwa m ndụ nʼihi gị.” Viz kapitola |