Jenesis 12:11 - Bible Nso11 O rue, mb͕e ọ biaruru nso iba n'Ijipt, na ọ siri Serai, bú nwunye-ya, Biko, le, amaram na nwayi mara nma ile anya ka i bu: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ma mgbe ha na-akwado ịbanye ala Ijipt, ọ gwara Serai nwunye ya sị, “Amaara m na ị bụ nwanyị mara mma. Viz kapitola |