Jenesis 11:27 - Bible Nso27 Ma ndia bu osuso-ọmumu Tira. Tira muru Abram na Nehoa na Heran; Heran muru Lot. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Nke a bụ akụkọ gbasara usoro ezinaụlọ Tera. Tera ghọrọ nna Ebram, Nahọ na Haran. Haran ghọrọ nna Lọt. Viz kapitola |