Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 11:13 - Bible Nso

13 Apakshad di ndu, mb͕e ọ musiri Shela, nnù arọ na atọ, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

13 Mgbe ọ mụchara Shela, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 11:13

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy