Jenesis 11:11 - Bible Nso11 Shem di ndu, mb͕e ọ musiri Apakshad, nnù arọ na ọgu ise, ọ mua umu-ndikom na umu-ndinyom. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Shem dịrị ndụ, mgbe ọ mụsịrị Apakshad, narị afọ ise ọzọ, mụtakwa ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Viz kapitola |