Jenesis 10:7 - Bible Nso7 Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka: umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ụmụ ndị ikom Kush bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. Viz kapitola |