Online Bible

- Reklamy -




Jemis 2:20 - Bible Nso

20 Ma ì nāchọ ka i mara, gi madu efu, na okwukwe bu ihe nādighi-aluputa ihe ma ọlu adighi ya?

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Gị onye nzuzu, ị na-achọ ka e gosi gị na okwukwe bụ ihe na-abaghị uru ma ọ bụrụ na ọrụ e soghị ya?

Viz kapitola kopírovat




Jemis 2:20

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy