Jemis 1:10 - Bible Nso10 ma ka ọgaranya nya isi na emere ya ka ọ la ala: n'ihi na dika uzari ahihia ọ gāgabiga. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ka onye bụ ọgaranya mgbe a na-eme ka ọ nọdụ ya dị ala, nʼihi na ndị bara ụba ga-akpọnwụ dị ka okoko osisi. Viz kapitola |