Online Bible

- Reklamy -




Ilu 9:16 - Bible Nso

16 Onye ọ bula nēnweghi uche, ya wezuga onwe-ya bata n'ebe a: Ọzọ, onye obi amam-ihe kọrọ, nwanyi ahu asiwo ya,

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 “Ka ndị niile amamihe kọrọ bịa nʼụlọ m.” Ọ na-asịkwa ndị na-enweghị uche,

Viz kapitola kopírovat




Ilu 9:16

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy