Online Bible

- Reklamy -




Ilu 8:36 - Bible Nso

36 Ma onye nēmehie megidem nēme nkpuru-obi-ya ihe-ike: Ndi nile nke nākpọm asì nāhu ọnwu n'anya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

36 Ma onye na-enweghị ike chọta m na-emerụ onwe ya ahụ; ndị niile kpọrọ m asị hụrụ ọnwụ nʼanya.”

Viz kapitola kopírovat




Ilu 8:36

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy