Ilu 8:35 - Bible Nso35 N'ihi na onye nāchọtam achọtawo ndu, Ọ gēnweputa kwa n'aka Jehova na ihe-ya gātọ Ya utọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a35 nʼihi na onye ọbụla chọtara m chọtara ndụ; ọ natakwala ihuọma nʼebe Onyenwe anyị nọ. Viz kapitola |