Online Bible

- Reklamy -




Ilu 8:32 - Bible Nso

32 Ma ub͕u a, umum, genum nti: N'ihi na ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi nēdebe uzọm nile bu.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

32 “Nʼihi ya, ụmụ m ndị ikom, geenụ m ntị; nʼihi na ndị niile na-eso ụzọ m na-enwe ọṅụ.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 8:32

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy