Ilu 8:12 - Bible Nso12 Mu onwem, bú amam-ihe, emewo ezi uche ebe-obibim, Ọ bu kwa ọmuma ihe-ìzùzù di iche iche ka m'nāchọputa. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 “Mụ onwe m bụ amamihe na ezi nghọta na-agakọta. Enwere m ọmụma ihe na ezi izuzu. Viz kapitola |