Online Bible

- Reklamy -




Ilu 8:10 - Bible Nso

10 Nara idọ-aka-na-ntim, anara-kwa-la ọla-ọcha; Nara kwa ihe-ọmuma kari ọla-edo ọma arọputara arọputa.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

10 Họrọ ịdọ aka na ntị m karịa ọlaọcha họrọkwa ihe ọmụma karịa ọlaedo dị ezi mma.”

Viz kapitola kopírovat




Ilu 8:10

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy