Ilu 7:10 - Bible Nso10 Ma, le, otù nwanyi zutere ya Yiri uwe nke nwanyi nākwa iko, ọ bu kwa onye echeworo obi-ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Mgbe ahụ, nwanyị ahụ pụtara zute ya. O yi uwe dịka nwanyị akwụna, jiri aghụghọ na-abịakwute ya. Viz kapitola |