Online Bible

- Reklamy -




Ilu 6:30 - Bible Nso

30 Madu adighi-eleda onye-ori anya, mb͕e o nēzu ori Imeju nkpuru-obi-ya mb͕e agu nāgu ya:

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

30 Ndị mmadụ adịghị eleda onye ohi anya ma ọ bụrụ na o zuo ohi ka o were gboo mkpa agụụ nke na-agụsị ya ike.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 6:30

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy