Ilu 6:19 - Bible Nso19 Na onye-àmà okwu-ugha nke nēkupu okwu-ugha di iche iche dika ume, Na onye nēzisa ise-okwu n'etiti umu-nne. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 onyeama ụgha na-awụpụ ụgha dịka mmiri na onye na-agbasa esemokwu nʼetiti ụmụnna. Viz kapitola |