Ilu 6:15 - Bible Nso15 N'ihi nka nhuju-anya-ya gābia na mberede; N'otù ntabi-anya ka agētipia ya, ọ dighi kwa ngwọta di. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Nʼihi ya, mbibi ga-abịakwasị ya na mberede; nʼotu ntabi anya ka a ga-ebibi ya, apụghịkwa ịgwọta ya. Viz kapitola |