Ilu 5:23 - Bible Nso23 Onye ahu gānwu nānaraghi idọ-aka-na-nti; Ọ bu kwa n'iba-uba nke uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ ka ọ nāwaghari. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ọ ga-anwụ nʼihi na ọ nabataghị ịdọ aka na ntị; ọ bụkwa nzuzu ya dufuru ya. Viz kapitola |