Ilu 5:22 - Bible Nso22 Ajọ omume nile nke aka ya gānwude onye ahu nēmebi iwu, Agēji kwa udọ̀ nile nke nmehie-ya jidesie ya ike. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Onye na-emebi iwu na-esite na mmehie ya laa onwe ya nʼiyi; mmehie ndị a bụ ụdọ nke na-ejide ya. Viz kapitola |