Ilu 4:19 - Bible Nso19 Uzọ ndi nēmebi iwu di ka ọchichiri: Ha amaghi ihe ọ bu ha ji asu ngọngọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ma ụzọ onye na-emebi iwu dị ka itiri nke ọchịchịrị, ha anaghị ama ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ. Viz kapitola |