Ilu 4:18 - Bible Nso18 Ma okporo-uzọ ndi ezi omume di ka ìhè nēnwu enwu, Nke nāmu aga n'iru n'iru rue mb͕e chi bọchara. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka anyanwụ na-awa nʼisi ụtụtụ, nke na-enwuwakwa dịka ìhè nʼetiti ehihie ụbọchị. Viz kapitola |