Ilu 3:34 - Bible Nso34 Ọ buru na ọ bu ndi nākwa emò ka Ya onwe-ya nākwa emò, Ma ọ bu ndi di ume-ala n'obi ka Ọ nēnye amara. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ndị mpako na-akwa emo ka ya onwe ya na-akwakwa emo, ma ndị dị umeala nʼobi ka ọ na-enye amara. Viz kapitola |