Ilu 3:3 - Bible Nso3 Ekwela ka ebere na ezi-okwu rapu gi: Ke ha n'olu-gi; De ha n'elu mbadamba nkume, bú obi-gi: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ekwela ka ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi hapụ gị, kekwasị ha nʼolu gị, deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị. Viz kapitola |