Online Bible

- Reklamy -




Ilu 3:28 - Bible Nso

28 Asila madu-ibe-gi, Je, lata, Echi ka m'gēnye gi; Mb͕e ọ di n'aka-gi.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

28 A sịkwala onye agbataobi gị laa, bịaghachi azụ echi mgbe i nwere ike ime ya taa.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 3:28

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy