Ilu 3:25 - Bible Nso25 Atula egwu site n'oké egwu mberede, Ma-ọbu site n'ikuku siri ike nke ndi nēmebi iwu, mb͕e ọ nābia: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ị gaghị atụ egwu ihe mbibi mberede ọbụla maọbụ tụọ egwu ịla nʼiyi nke na-abịakwasị ndị ajọ omume. Viz kapitola |