Ilu 23:30 - Bible Nso30 Ọ bu ndi nānọ na manya-vine ogologo mb͕e; Ndi nābà n'ulo ichọputa manya agwara agwa. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ọ bụ ndị na-anọ ogologo oge na-aṅụ mmanya, onye na-aga ịchọpụta mmanya agwara agwa. Viz kapitola |