Ilu 23:21 - Bible Nso21 N'ihi na onye nāṅubiga manya ókè na onye nēribiga ihe ókè ka agānapu ihe nile: Ọ bu kwa nkirika ákwà ka òrù-ura gēyikwasi madu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 nʼihi na ihe niile ga-akọ ha. Ọ bụkwa nkịrịnka akwa ka onye oke ụra na-eyi nʼahụ. Viz kapitola |