Online Bible

- Reklamy -




Ilu 22:7 - Bible Nso

7 Ọgaranya nāchi ndi-ob͕eye, Ọzọ, orù ka onye nēbiri ego buru onye-nbinye.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Dịka ọgaranya si achị ogbenye, otu a kwa ka onye na-ebi ego si bụrụ ohu onye na-ebinye ya ego.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 22:7

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy