Ilu 22:22 - Bible Nso22 Anapula onye nēnweghi ike ihe n'ike, n'ihi na onye nēnweghi ike ka ọ bu, Azọpia-kwa-la onye ewedara n'ala n'ọnu-uzọ-ama: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Emegbula ogbenye nʼihi na ọ bụ ogbenye. Emegidekwala ya nʼụzọ ikpe. Viz kapitola |