Online Bible

- Reklamy -




Ilu 22:1 - Bible Nso

1 Ihe anārọputa ka ezi aha bu kari ọtutu àkù, Amara di kwa nma kari ọla-ọcha na ọla-edo.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

1 Ihe nhọrọ dị ezi mma ka aha ọma bụ karịa ọtụtụ akụ, ịnata amara ihuọma ka mma karịa ọlaọcha na ọlaedo.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 22:1

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy