Ilu 21:7 - Bible Nso7 Ipunara-madu-ihe nke ndi nēmebi iwu gēkpochapu ha; N'ihi na ha juru ime ihe ekpere n'ikpe. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Nʼihi na ndị na-emebi iwu anaghị eme ihe ọma, ihe ọjọọ ha na-eme na-alaghachi laa ha nʼiyi. Viz kapitola |