Online Bible

- Reklamy -




Ilu 21:5 - Bible Nso

5 Èchìchè nile nke onye di nkọ nēdubà nání n'urù: Ma èchìchè nile nke onye ọ bula nke nēme ngwa nēdubà nání n'ikọ-ukọ.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Echiche niile nke onye na-arụsị ọrụ ike na-eweta uru, dịka echiche onye ome ngwangwa na-enweta naanị ụkọ.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 21:5

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy