Ilu 21:30 - Bible Nso30 Ọ dighi amam-ihe di, ọ dighi kwa nghọta di, Ọ dighi kwa ndum-ọdu di, na ncherita-iru Jehova. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 O nweghị amamihe dị, o nweghị nghọta dị, o nwekwaghị atụmatụ ọbụla, nke pụrụ iguzosi ike megide Onyenwe anyị. Viz kapitola |