Ilu 21:22 - Bible Nso22 Obodo ndi-dike ka onye nke mara ihe rigobàworo, O we me ka ike nke ikwesi-ntukwasi-obi-ya rida. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Onye maara ihe nwere ike megide obodo ndị dike, kwatuokwa ebe ewusiri ike nke ha tụkwasịrị obi ha. Viz kapitola |