21 Onye nāb͕aso ezi omume na ebere Nāchọta ndu, na ezi omume, na nsọpuru.
21 Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanya ga-achọta ndụ, na ugwu na ọganihu.