Ilu 21:13 - Bible Nso13 Onye nēkwuchipu nti-ya n'iti-nkpu nke onye nēnweghi ike, Ya onwe-ya gākpọ kwa nkpu, ma agaghi-aza ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Onye na-adịghị ege ntị na mkpu onye ogbenye, ya onwe ya ga-akpọkwa mkpu ma agaghị aza ya. Viz kapitola |