Online Bible

- Reklamy -




Ilu 20:22 - Bible Nso

22 Asila, M'gākwughachi ugwọ ihe ọjọ: Le anya Jehova, Ọ gāzọputa kwa gi.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 A sịkwala, “Aga m akwụghachi gị nʼihi ihe ọjọọ a.” Chere Onyenwe anyị, ọ ga-abọrọ gị ọbọ.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 20:22

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy