Ilu 20:2 - Bible Nso2 Ọb͕ub͕ọ-uja dika nke ọdum ka oké ujọ anātu eze bu: Onye nākpasu Ya iwe nke nērubiga ókè nēmehie megide ndu nke aka ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ọnụma eze na-emenye oke ụjọ nʼahụ dịka mbigbọ nke ọdụm; ndị na-akpasu ya iwe ga-atụfu ndụ ha. Viz kapitola |