Online Bible

- Reklamy -




Ilu 19:3 - Bible Nso

3 Uche b͕agọrọ ab͕agọ nke madu nēkpù uzọ-ya iru; Ọ bu kwa imegide Jehova ka obi-ya di ọku.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Enweghị uche nke mmadụ na-eduba ha nʼọghọm, ma obi ha na-ewe iwe dị ukwuu megide Onyenwe anyị.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 19:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy