Ilu 19:17 - Bible Nso17 Onye nēbinye Jehova ihe ka onye nēmere onye nēnweghi ike amara bu, Ọ bu kwa nmeso ọma ya ka Ọ gākwughachi ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Onye ọbụla na-egosi ndị ogbenye obi ebere na-ebinye Onyenwe anyị ihe, ọ ga-akwụghachi ha nʼihi ihe ọma ha mere. Viz kapitola |