Ilu 19:12 - Bible Nso12 Ọb͕ub͕ọ-uja dika nke ọdum ka iwe di ọku nke eze bu; Ma dika igirigi n'elu ihe-ọkukú ka utọ ihe madu nātọ ya di. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Iwe eze dị ka mbigbọ nke ọdụm. Ma obi ụtọ ya dị ka igirigi nʼelu ahịhịa ndụ. Viz kapitola |