Ilu 18:19 - Bible Nso19 Nwa-nne ejehieworo megide di ike iwere kari obodo siri ike: Ise-okwu di kwa ka ihe-ntuchi nile nke-elu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ọ dị mfe ịlụgbụ obodo karịa ime ka obi nwanne e mehiere tụgharịa. Iwe ya na-adị ike dịka ọnụ ụzọ e jiri igodo tụchie. Viz kapitola |