Online Bible

- Reklamy -




Ilu 18:11 - Bible Nso

11 Àkù ọgaranya bu obodo-ya siri ike, Ọ di kwa ka mb͕idi di elu nime ntughari-obi-ya nile.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 Akụ ndị ọgaranya bụrụ ha obodo e wusiri ike, ọ bụkwa mgbidi dị elu nke a na-apụghị ịmafe nʼechiche ha.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 18:11

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy