Ilu 18:10 - Bible Nso10 Ulo-elu di ike ka aha Jehova bu: Nime ya ka onye ezi omume nāb͕abà, o we nọ n'elu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Aha Onyenwe anyị bụ ụlọ elu e wusiri ike, ndị ezi omume na-agbaba nʼime ya izere ndụ. Viz kapitola |