Online Bible

- Reklamy -




Ilu 17:12 - Bible Nso

12 Ka nne-bear nke b͕ara aka umu-ya zute madu, Kari onye-nzuzu n'uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 Ọ ka mma izute nne Bịa a napụrụ ụmụ ya karịa izute onye nzuzu uche ya gbagọrọ agbagọ.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 17:12

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy