Ilu 16:6 - Bible Nso6 Eji ebere na ezi-okwu ekpuchi ajọ omume: Ọ bu kwa egwu Jehova ka madu ji esi n'ihe ọjọ wezuga onwe-ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ọ bụ site nʼịhụnanya na eziokwu ka eji ekpuchi mmehie; ọ bụkwa site nʼegwu Onyenwe anyị ka mmadụ ji agbanarị mmehie. Viz kapitola |