Ilu 16:27 - Bible Nso27 Onye jọb͕uru onwe-ya nēgwuputa ihe ọjọ: Ọ bu kwa n'eb͕ub͕ere-ọnu-ya abua ka ihe dika ọku nāru aru di. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ndị ọjọọ na-atụpụta echiche ọjọọ, egbugbere ọnụ ha dị ka ọkụ nke na-ekpochapụ ahụ. Viz kapitola |