Ilu 16:19 - Bible Nso19 Ọ di nma inwe mọ di ala n'etiti ndi ewedara n'ala, Kari isoro ndi-npako kesa ihe akwatara n'agha. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ọ ka mma ịbụ onye ogbenye nwere obi umeala karịa ịbụ onye nganga, na onye so ndị nganga keta oke nʼihe ha kwatara nʼagha. Viz kapitola |